BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Kedụ ngalaba uweojii bụ 'Tiger base' na ihe mere ndị mmadụ ji akpọ oku ka e mechie ha
Ndị uweojii Imo Steeti enyela ọsịsa banyere ebubo a na-ebu ndị ọrụ ha na ngalaba Tiger base dị n'Owerri.
Mwakpo ndị ojiegbe mere n'ụlọụka Anglịkan n'obodo Lilu dị n'Anambra Steeti, lee ihe anyị ma
Akụkọ kwuru na ndị ojiegbe gburu nwunye ụkọchukwu ma merụọ ọtụtụ ndị ọzọ ahụ ebe ha na-efe ofufe.
A tọhapụla ụmụakwụkwọ 100 ndị ojiegbe tọọrọ na Niger Steeti
Achịbishọp Katangora dị na Naịjia Steeti ekwuola ihe ụlọụka Katọlik ma maka ụmụakwụkwọ St. Mary's a tọọrọ n'izuụka gara aga.
NA EME UGBU A, Zelensky ga-ezute Macron na Starmer na Lọndọn maka atụmatụ iweta udo na Yukren
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Vidio, Ndị uweojii achọpụtala ogige ndị omekome na ndị ntọ dị n'Imo Steeti, Duration 1,48
Akụkọ kwuru na ndị ntọrị weere ọnọdụ ebe ahụ ma na-akpa ike, nke mere ndị njem jiri kwụsị ụgbọala n'okporoụzọ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 5, 2025, Duration 1,09
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 5, 2025
Kedụ ndị ụlọomeiwu mba Amerịka bịara Naịjirịa ịchọpụta maka ebubo mkpagbu ndị ụka kraịst?
Akụkọ gbasara njem nchọpụta ihe ndị omeiwu mba Amerịka gunyere Riley Moore, Díaz-Balart, na ndị ọzọ mere na Naịjirịa maka ebubo mgbukpọ ndị ụka Kraịst.
A kwụsịla ndịagha chọrọ ịnapụ Onyeisiala mba Benin bụ Talon ọchịchị n'ike - Alassane Seidou
Ozi si n'ụlọọrụ nnọchiteanya mba Fransị na Benin kwuru na a nụrụ ụda egbe agha aghara n'ụlọ ebe Onyeisiala Talon bi na Cotonou.
Kedụ ndị mba Amerịka ga-anapụ akwụkwọ njem 'visa' maka mkpagbu okpukperechi na Naịjirịa?
Odeakwụkwọ mba Amerịka bụ Marco Rubio kwuru na Amerịka "na-eme ihe niile kwesịrị ekwesị iji buo agha megide mkpagbu na arụ ndị a na-emeso ndị na-eso ụzọ Kraịst na Naịjirịa nakwa gburugburu ụwa".
Ikpochapụ iwu Sharia, otu Hisbah na ihe ndị ọzọ ndịomeiwu Amerịka chọrọ ka gọọmenti Naịjirịa mee
Kọmitii ndịomeiwu mba Amerịka ewepụtala ozi banyere nnyocha ha n'ebubo ogbugbu ndị ụka Kraịst na Naịjirịa.


































